ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha enyere | Mayowa |
aha ezinụlọ ya | Adewale |
aha pseudonym | Mayorkun |
ụbọchị ọmụmụ ya | 23 Maachị 1994 |
Ebe ọmụmụ | Ȯra Osun |
Ńnà | Adewale |
Ńné | Toyin |
Dị/nwunye | Arifa |
Asụsụ obodo | Asụsụ Yoruba |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, pidgin Naịjirịa, Asụsụ Yoruba |
ọrụ ọ na-arụ | performing artist, onye na-abụ abụ, odee egwu, entertainer, Ọgba egwu |
ebe agụmakwụkwọ | University of Lagos |
okpukpere chi/echiche ụwa | Efefe Kraịst |
Ụcha ime anya | brown |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
ngwa egwu | olu egwụ |
akara ndekọ | Columbia Records |
webụsaịtị | http://www.mayorkun.com/index.html |
nnọchiaha nkeonwe | L485 |
Templeeti:Infobox musical artist Adewale Mayowa Emmanuel Onye amụrụ na abali iri-abuo n’ato n’onwa atọ, afọ 1994, bụ onye amaara nke oma dịka Mayorkun, ma bụrụ nwaafọ Naịjịrịa na-agu egwu, na-ede egwu mana apịkwa pịano. [1] O weputara nkpuchi egwu nke Davido bụ "The Money" ma onye na-agụ egwu chọpụtara ya na Twitter. [2] Mayorkun bịanyere aka n'akwụkwọ ndekọ aha Davido Music Worldwide (DMW) n'afọ 2016; ewepụtara otu mpụta mbụ ya "Eleko" n'okpuru labeelu a. [3] Mayorkunkun wepụtara albọm studịo mbụ ya Onye isi obodo Lagos na Nọvemba 2018.