Our website is made possible by displaying online advertisements to our visitors.
Please consider supporting us by disabling your ad blocker.

Responsive image


Japan

Japan

Japan (Japanese: 日本; romanised ka nihon ma ọ bụ nippon) bụ obodo dị na East Asia. Ọ bụ otu ọtụtụ agwaetiti dị nso n'ụsọ oké osimiri ọwụwa anyanwụ nke Korea, China na Russia. Oke osimiri Pasifik dị n'ebe ọwụwa anyanwụ Japan na Oké Osimiri Japan dị n'ebe ọdịda anyanwụ. Ọtụtụ ndị bi na Japan bi n’otu n’ime àgwàetiti anọ ahụ. Nnukwu n'ime agwaetiti ndị a, Honshu, nwere ọtụtụ mmadụ. Honshu bụ agwaetiti nke asaa kachasị ukwuu n'ụwa. Tokyo bụ isi obodo Japan na nnukwu obodo ya.


Previous Page Next Page






Иапониа AB Jeupang ACE Японие ADY Japan AF Japan ALS Јопон ALT ጃፓን AM Ripon AMI Chapón AN Iapan ANG

Responsive image

Responsive image